nye ogologo anu nri! (Igbo)
nye-ogologo-anu-nri!
About App
Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n’kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n’igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Developer info